ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Zimbabwe |
aha enyere | Solomon |
ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Eprel 1924 |
Ebe ọmụmụ | Zimbabwe |
Ụbọchị ọnwụ ya | Novemba 2005 |
ọrụ ọ na-arụ | odee uri, prose writer |
onye were ọrụ | University of Zimbabwe |
ebe agụmakwụkwọ | Howard University |
Solomon Mangwiro Mutswairo, onye a na-akpọkwa Mutsvairo (26 Eprel 1924 - Nọvemba 2005), bụ onye Zimbabwean na-ede akwụkwọ akụkọ na onye na-ede uri. Onye otu ndị Zezuru no na etiti Zimbabwe, o dere akwụkwọ akụkọ mbụ n'Asụsụ Shona, Feso.
N'afọ ndị ikpeazụ ya, Mutswairo bụ onye dị mkpa na agụmakwụkwọ na ọdịbendị Zimbabwe. Ọ bụ onye mbụ a kpọrọ 'Writer-in-Residence' na Mahadum nke Zimbabwe, ọ bụkwa Onye isi oche nke 'National Arts Council of Zimbabwe' n'oge ngwụcha afọ 1990. Mutswairo dere ederede maka "Simudzai mureza weZimbabwe", ukwe mba Zimbabwe.